Drenco

Drenco - Ebe M Si lyrics

rate me

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

yea ay ay ay I say

ay ay ay ay

yea, o kwa o kwa that ibo boy, Drenco!

o bu n'imaro kwa mu na gi a kwuro kwa

Ana m akowa n' o bu n'egwua elero kwa

Naija to america nwanne mu nwa ekwero kwa

maka n' anyiwa bu ndi igbo di egwu

otu anyi si achu this money n' uwa eyi egwu

a bia kwa n' umu nwanyi anyi nwere di best

umu agboho mara ezigbo nma with beautiful legs

ju go di ese, i choro ndi igbo nye go di efe

o nwero kwa, i gwa gi eziokwu anyi enwero di efe

Enugu ka bu kwa ebe m si, coal city!

ebe oyi gi nwere ike i pia gi nime ochichi

no pity, I don take am to las gidi

o n' ewute m ma nnu na nwanne m ejiro shishi

nwanne bunye uche gi ebe a this track bu kwa efizzy

o buru n' i no na streets make you take am easy

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

yea ay ay ay I say

ay ay ay ay

Nwa naija ka m bu

Nwa naija ka m bu

Nwa naija ka m bu

Nwa naija ka m bu

ay ay, nwa naija ka m bu

ay ay, así m nwa naija ka m bu

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

i makwa ebe m si

yea ay ay ay I say

ay ay ay ay

Get this song at:  amazon.com  sheetmusicplus.com

Share your thoughts

0 Comments found